Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Biyi Bandele-Thomas (há mụ̀rụ̀ yá nà áfọ̀ 1967) bụ̀ òdé égwú òmẹ́kà nke ńdị́ mádụ̀ mà kà Biyi Bandele naanị. Há Makarị ya kà onye dị ḿkpà na ọ̀tụ́ ńdị́ Naijiriya nē dé ihnye. Ó kèrè ákwụ́kwọ́ ózí-ọ̀hụ́rụ̀, ózí ígwẹ̀, ònyònyo, na ékwé ńtị̀-ózí.